51 Mgbe o leruru ntụpọ ahụ anya n’ụbọchị nke asaa ma hụ na ọ gbasaala n’uwe ahụ, n’owu ndị gara ogologo ogologo n’uwe ahụ, n’owu ndị gara uhiè uhiè n’uwe ahụ ma ọ bụ n’akpụkpọ anụ (ihe ọ sọkwara ya bụrụ ihe e ji akpụkpọ anụ ahụ eme), ntụpọ ahụ bụ ajọ ọrịa ekpenta. Ihe ahụ ọ dị na ya adịghị ọcha.+