51 Mgbe o lere ntụpọ ahụ anya n’ụbọchị nke asaa wee hụ na ntụpọ ahụ agbasawo n’uwe ahụ ma ọ bụ n’owu ndị gara ogologo ogologo ma ọ bụ n’owu ndị gara uhiè uhiè+ ma ọ bụ n’akpụkpọ anụ a pụrụ iji mee ụdị ihe ọ bụla e ji akpụkpọ anụ eme, ntụpọ ahụ bụ ajọ ekpenta.+ Ọ bụ ihe na-adịghị ọcha.