Levitikọs 22:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Onye* ọ bụla metụrụ ihe ọ bụla n’ime ha aka ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede. Onye ahụ agaghịkwa eri ihe ọ bụla dị nsọ, kama ọ ga-eji mmiri saa ahụ́.+
6 Onye* ọ bụla metụrụ ihe ọ bụla n’ime ha aka ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede. Onye ahụ agaghịkwa eri ihe ọ bụla dị nsọ, kama ọ ga-eji mmiri saa ahụ́.+