Ọnụ Ọgụgụ 1:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 E debara aha ụmụ Simiọn+ n’akwụkwọ n’ezinụlọ n’ezinụlọ nakwa n’ọnụmara n’ọnụmara. A gụrụ ụmụ nwoke niile ndị dị afọ iri abụọ gbagowe ọnụ n’otu n’otu, bụ́ ndị nwere ike ịga agha.
22 E debara aha ụmụ Simiọn+ n’akwụkwọ n’ezinụlọ n’ezinụlọ nakwa n’ọnụmara n’ọnụmara. A gụrụ ụmụ nwoke niile ndị dị afọ iri abụọ gbagowe ọnụ n’otu n’otu, bụ́ ndị nwere ike ịga agha.