Ọnụ Ọgụgụ 1:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ime ụmụ Simiọn,+ dị ka usoro ọmụmụ ha si dị, n’ezinụlọ n’ezinụlọ, n’ụlọ ndị nna ha, ndị bụ́ ụmụ ya e debara aha ha n’akwụkwọ, n’otu n’otu, ụmụ nwoke niile malite ná ndị gbara afọ iri abụọ gbagowe, onye ọ bụla nke toruru ịga agha,
22 N’ime ụmụ Simiọn,+ dị ka usoro ọmụmụ ha si dị, n’ezinụlọ n’ezinụlọ, n’ụlọ ndị nna ha, ndị bụ́ ụmụ ya e debara aha ha n’akwụkwọ, n’otu n’otu, ụmụ nwoke niile malite ná ndị gbara afọ iri abụọ gbagowe, onye ọ bụla nke toruru ịga agha,