Ọnụ Ọgụgụ 1:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 E debara aha ụmụ Dan+ n’akwụkwọ n’ezinụlọ n’ezinụlọ nakwa n’ọnụmara n’ọnụmara. A gụrụ ụmụ nwoke niile ndị dị afọ iri abụọ gbagowe ọnụ, bụ́ ndị nwere ike ịga agha.
38 E debara aha ụmụ Dan+ n’akwụkwọ n’ezinụlọ n’ezinụlọ nakwa n’ọnụmara n’ọnụmara. A gụrụ ụmụ nwoke niile ndị dị afọ iri abụọ gbagowe ọnụ, bụ́ ndị nwere ike ịga agha.