Ọnụ Ọgụgụ 5:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ma hà bụ ụmụ nwoke ma hà bụ ụmụ nwaanyị, unu ga-akpọpụ ha. Unu ga-esi n’ebe unu mara ụlọikwuu kpọpụ ha ka ha ghara imerụ+ ụlọikwuu nke ndị m binyeere.”+
3 Ma hà bụ ụmụ nwoke ma hà bụ ụmụ nwaanyị, unu ga-akpọpụ ha. Unu ga-esi n’ebe unu mara ụlọikwuu kpọpụ ha ka ha ghara imerụ+ ụlọikwuu nke ndị m binyeere.”+