Ọnụ Ọgụgụ 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma ọ̀ bụ nwoke ma ọ bụ nwaanyị, unu ga-akpọpụ ya. Unu ga-akpọpụ ha ka ha gaa ná mpụga ebe unu mara ụlọikwuu+ ka ha ghara imerụ+ ụlọikwuu nke ndị mụ onwe m bi n’etiti ha.”+
3 Ma ọ̀ bụ nwoke ma ọ bụ nwaanyị, unu ga-akpọpụ ya. Unu ga-akpọpụ ha ka ha gaa ná mpụga ebe unu mara ụlọikwuu+ ka ha ghara imerụ+ ụlọikwuu nke ndị mụ onwe m bi n’etiti ha.”+