Ọnụ Ọgụgụ 5:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 ya na nwoke ọzọ enwee mmekọahụ,+ ma di ya amaghị, a chọpụtaghịkwa ihe o mere, o wee merụọ onwe ya, ma e nweghị onye gbara akaebe ihe o mere, e jideghịkwa ya:
13 ya na nwoke ọzọ enwee mmekọahụ,+ ma di ya amaghị, a chọpụtaghịkwa ihe o mere, o wee merụọ onwe ya, ma e nweghị onye gbara akaebe ihe o mere, e jideghịkwa ya: