-
Ọnụ Ọgụgụ 5:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Ma di ya ọ̀ na-ekwosa ya ekworo, na-enyokwa ya enyo na ọ gbaala n’èzí mgbe nwaanyị ahụ merụrụla onwe ya, ma di ya ọ̀ na-ekwosa ya ekworo, na-enyokwa ya enyo na ọ gbaala n’èzí mgbe nwaanyị ahụ na-emerụbeghị onwe ya,
-