14 mmụọ ekworo+ abanyekwa n’ime nwoke ahụ, o wee nyowe ikwesị ntụkwasị obi nwunye ya enyo, ya abụrụkwa na nwaanyị ahụ emerụwo onwe ya n’ezie, ma ọ bụkwanụ ya abụrụ na mmụọ ekworo abanyewo n’ime ya, o wee nyowe ikwesị ntụkwasị obi nwunye ya enyo, ma, n’ezie, nwaanyị ahụ emerụghị onwe ya;