19 “‘Onye nchụàjà ga-eme ka nwaanyị ahụ ṅụọ iyi. Ọ ga-asị nwaanyị ahụ: “Ọ bụrụ na e nweghị nwoke ọzọ gị na ya nwere mmekọahụ kemgbe ị lụrụ di,+ ọ bụrụkwa na i mehiebeghị wee merụọ onwe gị, ka mmiri a na-elu ilu e ji abụ mmadụ ọnụ ghara ime gị ihe ọ bụla.