19 “‘Onye nchụàjà ga-eme ka ọ ṅụọ iyi, ọ ga-asịkwa nwaanyị ahụ: “Ọ bụrụ na o nweghị nwoke gị na ya dinara, ọ bụrụkwa na kemgbe ị nọ n’okpuru di gị,+ i jehiebeghị wee mee ihe ọ bụla na-adịghị ọcha, ka mmiri a na-elu ilu nke na-eweta ọbụbụ ọnụ ghara ime gị ihe ọ bụla.