Ọnụ Ọgụgụ 5:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Onye nchụàjà ga-eme ka nwaanyị ahụ ṅụọ iyi.* Onye nchụàjà ga-asịkwa nwaanyị ahụ: “Ka Jehova mee ka ị bụrụ onye ndị obodo ha na-abụ ọnụ na onye ha ga-eji na-aṅụ iyi ma Jehova mee ka apata ụkwụ* gị dapụ,* meekwa ka afọ gị zaa.
21 Onye nchụàjà ga-eme ka nwaanyị ahụ ṅụọ iyi.* Onye nchụàjà ga-asịkwa nwaanyị ahụ: “Ka Jehova mee ka ị bụrụ onye ndị obodo ha na-abụ ọnụ na onye ha ga-eji na-aṅụ iyi ma Jehova mee ka apata ụkwụ* gị dapụ,* meekwa ka afọ gị zaa.