21 Onye nchụàjà ga-eme ka nwaanyị ahụ ṅụọ iyi nke pụrụ iwetara ya ọbụbụ ọnụ,+ onye nchụàjà ga-asịkwa nwaanyị ahụ: “Ka Jehova mee ka ị bụrụ onye a bụrụ ọnụ na onye iyi ọ ṅụrụ ga-ere n’isi ya n’etiti ndị gị, site na Jehova ime ka apata ụkwụ+ gị kpọnwụọ, meekwa ka afọ gị zaa.