Ọnụ Ọgụgụ 5:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Onye nchụàjà ga-ekporo àjà ọka ga-eju ọbụ aka ya ka ọ bụrụ ihe nọchiri anya àjà e wetara. Ọ ga-esu ya ọkụ ka ọ kwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà.+ Ọ ga-emezi ka nwaanyị ahụ ṅụọ mmiri ahụ.
26 Onye nchụàjà ga-ekporo àjà ọka ga-eju ọbụ aka ya ka ọ bụrụ ihe nọchiri anya àjà e wetara. Ọ ga-esu ya ọkụ ka ọ kwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà.+ Ọ ga-emezi ka nwaanyị ahụ ṅụọ mmiri ahụ.