-
Ọnụ Ọgụgụ 5:30Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
30 ma ọ bụ ma ọ bụrụ na nwoke na-ekwosa nwunye ya ekworo, na-enyokwa ya enyo na ọ gbara n’èzí. Nwoke ahụ ga-eme ka nwunye ya guzo n’ihu Jehova. Onye nchụàjà ga-emekwa nwaanyị ahụ ihe niile e kwuru n’iwu a.
-