-
Ọnụ Ọgụgụ 5:30Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
30 ma ọ bụ, ọ bụrụ na mmụọ ekworo banyere n’ime nwoke, o wee nyowe nwunye ya enyo na o kwesịghị ntụkwasị obi; ọ ga-eme ka nwunye ya guzo n’ihu Jehova, onye nchụàjà ga-emezu iwu a dum n’ebe nwaanyị ahụ nọ.
-