Ọnụ Ọgụgụ 13:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi ya, Mosis si n’ala ịkpa Peran+ ziga ha otú Jehova nyere n’iwu. Ụmụ nwoke niile ahụ bụcha ndị isi ndị Izrel.
3 N’ihi ya, Mosis si n’ala ịkpa Peran+ ziga ha otú Jehova nyere n’iwu. Ụmụ nwoke niile ahụ bụcha ndị isi ndị Izrel.