Ọnụ Ọgụgụ 19:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Onye ahụ dị ọcha ga-efesa ya n’ahụ́ onye ahụ na-adịghị ọcha n’ụbọchị nke atọ nakwa n’ụbọchị nke asaa. Ọ ga-eme ka ọ dị ọcha* n’ụbọchị nke asaa.+ Onye ahụ na-adịghị ọcha ga-asụzi uwe ya, jirikwa mmiri saa ahụ́. Ọ ga-adịkwa ọcha ná mgbede.
19 Onye ahụ dị ọcha ga-efesa ya n’ahụ́ onye ahụ na-adịghị ọcha n’ụbọchị nke atọ nakwa n’ụbọchị nke asaa. Ọ ga-eme ka ọ dị ọcha* n’ụbọchị nke asaa.+ Onye ahụ na-adịghị ọcha ga-asụzi uwe ya, jirikwa mmiri saa ahụ́. Ọ ga-adịkwa ọcha ná mgbede.