Ọnụ Ọgụgụ 19:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Onye ahụ dị ọcha ga-efesa ya n’ahụ́ onye ahụ na-adịghị ọcha n’ụbọchị nke atọ nakwa n’ụbọchị nke asaa, sachapụ ya mmehie ya n’ụbọchị nke asaa;+ ọ ga-eji mmiri sụọ uwe ya, saakwa ahụ́, ọ ga-adịkwa ọcha ná mgbede.
19 Onye ahụ dị ọcha ga-efesa ya n’ahụ́ onye ahụ na-adịghị ọcha n’ụbọchị nke atọ nakwa n’ụbọchị nke asaa, sachapụ ya mmehie ya n’ụbọchị nke asaa;+ ọ ga-eji mmiri sụọ uwe ya, saakwa ahụ́, ọ ga-adịkwa ọcha ná mgbede.