Ọnụ Ọgụgụ 20:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ndị Izrel wee sị ya: “Anyị ga-esi n’okporo ụzọ awara awara gafee. Ọ bụrụ na anyị na anụ ụlọ anyị aṅụọ mmiri gị, anyị ga-akwụ ụgwọ ya.+ E nweghị ihe ọzọ anyị chọrọ ma ọ́ bụghị ka anyị jiri ụkwụ gafere.”+
19 Ndị Izrel wee sị ya: “Anyị ga-esi n’okporo ụzọ awara awara gafee. Ọ bụrụ na anyị na anụ ụlọ anyị aṅụọ mmiri gị, anyị ga-akwụ ụgwọ ya.+ E nweghị ihe ọzọ anyị chọrọ ma ọ́ bụghị ka anyị jiri ụkwụ gafere.”+