Ọnụ Ọgụgụ 20:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 “Erọn ga-anwụ, a ga-elikwa ya otú e liri ndị nna nna ya.+ Ọ gaghị aba n’ala m ga-enye ndị Izrel n’ihi na unu abụọ nupụrụ isi n’iwu m nyere banyere mmiri Meriba.+ Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:24 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),7/2018, p. 14-15 Ụlọ Nche,9/1/2009, p. 19
24 “Erọn ga-anwụ, a ga-elikwa ya otú e liri ndị nna nna ya.+ Ọ gaghị aba n’ala m ga-enye ndị Izrel n’ihi na unu abụọ nupụrụ isi n’iwu m nyere banyere mmiri Meriba.+