12 Jehova mechara gwa Mosis na Erọn, sị: “Ebe ọ bụ na unu egosighị na unu nwere okwukwe n’ebe m nọ ma mee ka m dị nsọ n’ihu ndị Izrel, unu agaghị akpọrọ ọgbakọ a banye n’ala m ga-enye ha.”+
51 n’ihi na unu abụọ erubereghị m isi n’ihu ndị Izrel, na mmiri Meriba+ nke dị na Kedesh, n’ala ịkpa Zin, n’ihi na unu edoghị m nsọ n’ihu ndị Izrel.+52 Ị ga-anọ n’ebe dị anya hụ ala ahụ, ma ị gaghị abanye n’ala ahụ m na-enye ndị Izrel.”+