Ọnụ Ọgụgụ 28:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Unu ga-achụ ihe ndị a n’àjà, ha na àjà a na-esu ọkụ mgbe niile na àjà ọka na àjà mmanya ha na ha na-agakọ. Anụmanụ ndị ahụ ga-abụ ndị ahụ́ dị mma.+
31 Unu ga-achụ ihe ndị a n’àjà, ha na àjà a na-esu ọkụ mgbe niile na àjà ọka na àjà mmanya ha na ha na-agakọ. Anụmanụ ndị ahụ ga-abụ ndị ahụ́ dị mma.+