Ọnụ Ọgụgụ 28:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Unu ga-achụ ha n’àjà,+ ma e wezụga àjà nsure ọkụ a na-achụ mgbe niile, ya na àjà ọka ya. Ha ga-abụ ndị ahụ́ dị mma,+ ha na àjà ihe ọṅụṅụ ha.+
31 Unu ga-achụ ha n’àjà,+ ma e wezụga àjà nsure ọkụ a na-achụ mgbe niile, ya na àjà ọka ya. Ha ga-abụ ndị ahụ́ dị mma,+ ha na àjà ihe ọṅụṅụ ha.+