Ọnụ Ọgụgụ 32:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Anyị agaghị eso ha keta ala ọ bụla dị malite n’ofe Osimiri Jọdan gbagowe, n’ihi na anyị eketala nke anyị n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan.”+
19 Anyị agaghị eso ha keta ala ọ bụla dị malite n’ofe Osimiri Jọdan gbagowe, n’ihi na anyị eketala nke anyị n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan.”+