Diuterọnọmi 10:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 M wee jiri osisi akeshịa rụọ igbe, wapụtakwa mbadamba nkume abụọ ndị dị ka ndị mbụ ahụ. M bu mbadamba nkume abụọ ahụ n’aka+ gbagoo n’ugwu ahụ.
3 M wee jiri osisi akeshịa rụọ igbe, wapụtakwa mbadamba nkume abụọ ndị dị ka ndị mbụ ahụ. M bu mbadamba nkume abụọ ahụ n’aka+ gbagoo n’ugwu ahụ.