Diuterọnọmi 10:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Nna nna unu hà kpọ mmadụ* iri asaa gaa Ijipt,+ ma ugbu a, Jehova bụ́ Chineke unu emeela ka unu dị ọtụtụ ka kpakpando ndị dị n’eluigwe.+
22 Nna nna unu hà kpọ mmadụ* iri asaa gaa Ijipt,+ ma ugbu a, Jehova bụ́ Chineke unu emeela ka unu dị ọtụtụ ka kpakpando ndị dị n’eluigwe.+