Joshụa 9:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ha asị Joshụa: “Ọ bụ n’ihi na a gwara ndị ohu gị hoo haa na Jehova bụ́ Chineke gị nyere Mosis ohu ya iwu ka o nye unu ala a niile, laakwa ndị niile bi na ya n’iyi.+ Anyị tụrụ ụjọ na unu ga-egbu anyị.*+ Ọ bụkwa ya mere anyị ji mee ihe a.+
24 Ha asị Joshụa: “Ọ bụ n’ihi na a gwara ndị ohu gị hoo haa na Jehova bụ́ Chineke gị nyere Mosis ohu ya iwu ka o nye unu ala a niile, laakwa ndị niile bi na ya n’iyi.+ Anyị tụrụ ụjọ na unu ga-egbu anyị.*+ Ọ bụkwa ya mere anyị ji mee ihe a.+