24 Ha wee zaa Jọshụa, sị: “Ọ bụ n’ihi na a gwara ndị ohu gị hoo haa na Jehova bụ́ Chineke gị nyere Mozis ohu ya iwu ka o nye unu ala a dum nakwa ka ọ laa ndị niile bi n’ala a n’iyi n’ihu unu,+ anyị wee tụọ egwu nke ukwuu maka mkpụrụ obi anyị n’ihi unu.+ Ọ bụ ya mere anyị ji mee ihe a.+