Ndị Ikpe 18:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Mgbe e mechara, ndị ebo Dan dowere arụsị ahụ a pịrị apị+ ka e fewe ya. Jonatan+ nwa Geshọm,+ nwa Mosis, na ụmụ ya wee bụụrụ ndị ebo Dan ndị nchụàjà ruo ụbọchị a dọọrọ ndị bi n’ala ahụ n’agha.
30 Mgbe e mechara, ndị ebo Dan dowere arụsị ahụ a pịrị apị+ ka e fewe ya. Jonatan+ nwa Geshọm,+ nwa Mosis, na ụmụ ya wee bụụrụ ndị ebo Dan ndị nchụàjà ruo ụbọchị a dọọrọ ndị bi n’ala ahụ n’agha.