Ọpụpụ 2:21, 22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Mgbe e mechara, Mosis kwetara ibi na nke nwoke ahụ. Nwoke ahụ wee kpọnye Mosis Zipora nwa ya nwaanyị+ ka ọ lụwa. 22 Zipora mechara mụọ nwa nwoke, Mosis agụọ ya Geshọm,*+ maka na ọ sịrị: “Abụrụla m onye mbịarambịa n’ala ọzọ.”+
21 Mgbe e mechara, Mosis kwetara ibi na nke nwoke ahụ. Nwoke ahụ wee kpọnye Mosis Zipora nwa ya nwaanyị+ ka ọ lụwa. 22 Zipora mechara mụọ nwa nwoke, Mosis agụọ ya Geshọm,*+ maka na ọ sịrị: “Abụrụla m onye mbịarambịa n’ala ọzọ.”+