1 Samuel 1:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 E nwere otu nwoke onye Ramateyim-zofim*+ n’ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu.+ Aha ya bụ Elkena.+ Ọ bụ nwa Jeroham, nwa Elaịhu, nwa Tohu, nwa Zọf, onye Ifrem. 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:1 Ụlọ Nche,3/1/1998, p. 16
1 E nwere otu nwoke onye Ramateyim-zofim*+ n’ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu.+ Aha ya bụ Elkena.+ Ọ bụ nwa Jeroham, nwa Elaịhu, nwa Tohu, nwa Zọf, onye Ifrem.