1 Samuel 1:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ka oge na-aga, Elkena kpọọrọ ezinụlọ ya niile gaa ịchụrụ Jehova àjà a na-achụ n’afọ ọ bụla+ nakwa inye onyinye o kwere ná nkwa.
21 Ka oge na-aga, Elkena kpọọrọ ezinụlọ ya niile gaa ịchụrụ Jehova àjà a na-achụ n’afọ ọ bụla+ nakwa inye onyinye o kwere ná nkwa.