-
1 Samuel 1:23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 Elkena di ya asị ya: “Mee ihe dị mma n’anya gị. Nọrọ n’ụlọ ruo mgbe ị kwụsịrị ya ara. Ka Jehova nye aka ka ihe a i kwuru mee.” Nwaanyị ahụ wee nọrọ n’ụlọ na-enye nwa ya ara ruo mgbe ọ kwụsịrị ya ara.
-