1 Samuel 1:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Elkena di ya+ wee sị ya: “Mee ihe dị gị mma.+ Nọrọ n’ụlọ ruo mgbe ị kwụsịrị ya ara. Naanị ka Jehova mezuo okwu ya.”+ Ya mere, nwaanyị ahụ nọọrọ n’ụlọ wee na-enye nwa ya ara ruo mgbe ọ kwụsịrị ya ara.+
23 Elkena di ya+ wee sị ya: “Mee ihe dị gị mma.+ Nọrọ n’ụlọ ruo mgbe ị kwụsịrị ya ara. Naanị ka Jehova mezuo okwu ya.”+ Ya mere, nwaanyị ahụ nọọrọ n’ụlọ wee na-enye nwa ya ara ruo mgbe ọ kwụsịrị ya ara.+