1 Samuel 2:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Jehova ga-ebibi ndị na-alụso ya ọgụ.*+ Mgbe ọ ga-ewesa ha iwe, égbè eluigwe ga-agba.+ Jehova ga-ekpe ụwa niile ikpe.+ Ọ ga-enye eze ya ike,+Nyekwuokwa onye o tere mmanụ ike.”*+ 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:10 Ṅomie, p. 57 Ụlọ Nche,7/1/2010, p. 173/15/2005, p. 21
10 Jehova ga-ebibi ndị na-alụso ya ọgụ.*+ Mgbe ọ ga-ewesa ha iwe, égbè eluigwe ga-agba.+ Jehova ga-ekpe ụwa niile ikpe.+ Ọ ga-enye eze ya ike,+Nyekwuokwa onye o tere mmanụ ike.”*+