1 Samuel 2:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Nne ya na-akwakwara ya obere uwe elu na-enweghị aka. Ọ na-achịgakwara ya uwe ahụ kwa afọ ma ya na di ya gaa ịchụ àjà a na-achụ n’afọ ọ bụla.+ 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:19 Ṅomie, p. 57-58 Ụlọ Nche,7/1/2010, p. 18
19 Nne ya na-akwakwara ya obere uwe elu na-enweghị aka. Ọ na-achịgakwara ya uwe ahụ kwa afọ ma ya na di ya gaa ịchụ àjà a na-achụ n’afọ ọ bụla.+