Ọpụpụ 23:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Ugboro atọ n’afọ ka ị ga-emere m ememme.+ 1 Samuel 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Nwoke ahụ na-esi n’obodo ya aga Shaịlo kwa afọ ife Jehova nke ụsụụ ndị agha na ịchụrụ ya àjà.+ Ụmụ Ịlaị ndị nwoke abụọ, bụ́ ndị nchụàjà Jehova,+ nọkwa ebe ahụ. Aha ha bụ Họfnaị na Finihas.+ 1 Samuel 1:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ka oge na-aga, Elkena kpọọrọ ezinụlọ ya niile gaa ịchụrụ Jehova àjà a na-achụ n’afọ ọ bụla+ nakwa inye onyinye o kwere ná nkwa.
3 Nwoke ahụ na-esi n’obodo ya aga Shaịlo kwa afọ ife Jehova nke ụsụụ ndị agha na ịchụrụ ya àjà.+ Ụmụ Ịlaị ndị nwoke abụọ, bụ́ ndị nchụàjà Jehova,+ nọkwa ebe ahụ. Aha ha bụ Họfnaị na Finihas.+
21 Ka oge na-aga, Elkena kpọọrọ ezinụlọ ya niile gaa ịchụrụ Jehova àjà a na-achụ n’afọ ọ bụla+ nakwa inye onyinye o kwere ná nkwa.