1 Ndị Eze 16:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ndị agha ahụ mechara nụ na Zimraị agbaarala eze izu, gbuokwa ya. N’ihi ya, ndị Izrel niile chiri Ọmraị,+ bụ́ onyeisi ndị agha, eze Izrel n’ụbọchị ahụ n’ebe ahụ ha mara ụlọikwuu.
16 Ndị agha ahụ mechara nụ na Zimraị agbaarala eze izu, gbuokwa ya. N’ihi ya, ndị Izrel niile chiri Ọmraị,+ bụ́ onyeisi ndị agha, eze Izrel n’ụbọchị ahụ n’ebe ahụ ha mara ụlọikwuu.