1 Ndị Eze 19:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Mgbe o kwuchara ihe a, ya edinara ala n’okpuru osisi brum ahụ, ụra eburu ya. Ma, otu mmụọ ozi bịara metụ ya aka,+ sị ya: “Bilie rie nri.”+ 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:5 Ṅomie, p. 103 Ụlọ Nche,7/1/2011, p. 20
5 Mgbe o kwuchara ihe a, ya edinara ala n’okpuru osisi brum ahụ, ụra eburu ya. Ma, otu mmụọ ozi bịara metụ ya aka,+ sị ya: “Bilie rie nri.”+