2 Ndị Eze 1:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 O wee zie onyeisi ndị agha iri ise na ndị agha iri ise na-eso ya ka ha gaa kpọọ Ịlaịja. Mgbe onyeisi ndị agha ahụ ruru, Ịlaịja nọ ọdụ n’elu ugwu. Ya asị Ịlaịja: “Onye nke ezi Chineke,+ eze sị gị bịa.” 2 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:9 Ṅomie Okwukwe Ha, isiokwu 1
9 O wee zie onyeisi ndị agha iri ise na ndị agha iri ise na-eso ya ka ha gaa kpọọ Ịlaịja. Mgbe onyeisi ndị agha ahụ ruru, Ịlaịja nọ ọdụ n’elu ugwu. Ya asị Ịlaịja: “Onye nke ezi Chineke,+ eze sị gị bịa.”