-
1 Ihe E Mere 7:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Ndị a niile bụ ụmụ Jedayel. Ha bụ ndị isi ezinụlọ ndị nna nna ha. Ha nwere puku mmadụ iri na asaa na narị abụọ (17,200) ndị na-aga agha, ndị bụ́kwa dike n’agha.
-