1 Ihe E Mere 7:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị a niile bụ ụmụ Jedayel, dị ka ndị bụ́ ndị isi n’ụlọ ndị nna nna ha si dị, bụ́ ndị dimkpa bụ́ dike,+ puku mmadụ iri na asaa na narị abụọ bụ́ ndị na-aga agha.
11 Ndị a niile bụ ụmụ Jedayel, dị ka ndị bụ́ ndị isi n’ụlọ ndị nna nna ha si dị, bụ́ ndị dimkpa bụ́ dike,+ puku mmadụ iri na asaa na narị abụọ bụ́ ndị na-aga agha.