40 Ndị a niile bụ ụmụ Asha. Ha bụ ndị isi n’ọnụmara ha dị iche iche. A họrọ ha ahọ. Ha bụkwa ndị dike n’agha nakwa ndị isi kacha nwee agba. Ha na-aga agha. E debakwara aha ha n’akwụkwọ e dere aha ezinụlọ ha dị iche iche.+ Ha dị puku iri abụọ na puku isii (26,000).+