1 Ihe E Mere 7:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ọ bụ ndị a niile bụ ụmụ Asha, ndị isi+ nke ụlọ ndị nna nna ha, ndị dimkpa bụ́ dike,+ ndị a họrọ ahọ, ndị isi nke ndị isi niile; e debara aha ha n’akwụkwọ ndị agha na-aga agha dị ka usoro ọmụmụ ha si dị.+ Ha dị puku mmadụ iri abụọ na puku isii.+
40 Ọ bụ ndị a niile bụ ụmụ Asha, ndị isi+ nke ụlọ ndị nna nna ha, ndị dimkpa bụ́ dike,+ ndị a họrọ ahọ, ndị isi nke ndị isi niile; e debara aha ha n’akwụkwọ ndị agha na-aga agha dị ka usoro ọmụmụ ha si dị.+ Ha dị puku mmadụ iri abụọ na puku isii.+