1 Ihe E Mere 20:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Devid kpụkwaara ndị bi n’obodo ahụ, gwa ha ka ha na-awa nkume nakwa ka ha jiri ngwá ọrụ ndị na-aghọ nkọ e ji ígwè rụọ nakwa anyụike na-arụ ọrụ.+ Otú a ka o mekwara obodo ndị Amọn niile. N’ikpeazụ, Devid na ndị agha ya niile laghachiri Jeruselem. 1 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:3 Ụlọ Nche,2/15/2005, p. 27
3 Devid kpụkwaara ndị bi n’obodo ahụ, gwa ha ka ha na-awa nkume nakwa ka ha jiri ngwá ọrụ ndị na-aghọ nkọ e ji ígwè rụọ nakwa anyụike na-arụ ọrụ.+ Otú a ka o mekwara obodo ndị Amọn niile. N’ikpeazụ, Devid na ndị agha ya niile laghachiri Jeruselem.