2 Ihe E Mere 8:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 A haziri ọrụ niile Solomọn rụrụ n’ụlọ Jehova nke ọma malite n’ụbọchị a tọrọ ntọala ụlọ ahụ+ ruo mgbe a rụchara ya. Otú a ka e si rụchaa ụlọ Jehova.+
16 A haziri ọrụ niile Solomọn rụrụ n’ụlọ Jehova nke ọma malite n’ụbọchị a tọrọ ntọala ụlọ ahụ+ ruo mgbe a rụchara ya. Otú a ka e si rụchaa ụlọ Jehova.+