2 Ihe E Mere 8:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 A rụchara ọrụ dum Sọlọmọn nwere ịrụ+ malite n’ụbọchị a tọrọ ntọala ụlọ Jehova ruo mgbe a rụchara ya.+ E wee wuchaa ụlọ Jehova.+
16 A rụchara ọrụ dum Sọlọmọn nwere ịrụ+ malite n’ụbọchị a tọrọ ntọala ụlọ Jehova ruo mgbe a rụchara ya.+ E wee wuchaa ụlọ Jehova.+